Aịzaya 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-eyiwe ya uwe mwụda gị, m ga-ewere ákwà ị na-eke n’úkwù kesie ya ike,+ m ga-ewerekwa ọchịchị gị nyefee ya n’aka; ọ ga-aghọkwara ndị bi na Jeruselem, tinyere ụlọ Juda,+ nna. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:21 Amụma Aịsaịa I, p. 240
21 M ga-eyiwe ya uwe mwụda gị, m ga-ewere ákwà ị na-eke n’úkwù kesie ya ike,+ m ga-ewerekwa ọchịchị gị nyefee ya n’aka; ọ ga-aghọkwara ndị bi na Jeruselem, tinyere ụlọ Juda,+ nna.