Aịzaya 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihere mee gị, Saịdọn;+ n’ihi na oké osimiri, gị ebe e wusiri ike nke oké osimiri, ekwuwo, sị: “Ime emetụbeghị m, amụtụbeghị m nwa, nke m ji azụlite ụmụ okorobịa, azuliteghịkwa m ụmụ agbọghọ.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:4 Amụma Aịsaịa I, p. 247
4 Ka ihere mee gị, Saịdọn;+ n’ihi na oké osimiri, gị ebe e wusiri ike nke oké osimiri, ekwuwo, sị: “Ime emetụbeghị m, amụtụbeghị m nwa, nke m ji azụlite ụmụ okorobịa, azuliteghịkwa m ụmụ agbọghọ.”+