Aịzaya 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:9 Amụma Aịsaịa I, p. 249-251
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha ekpebiwo ihe a,+ imerụ nganga nke ịma mma niile,+ ilelị ndị niile a na-asọpụrụ n’ụwa.+