Aịzaya 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ntakịrị alaka ya kpọnwụrụ, ndị inyom na-abata ga-anyakapụ ha, mụnyekwa ha ọkụ.+ N’ihi na ha abụghị ndị dị nkọ n’ịghọta ihe.+ N’ihi ya, Onye kere ha agaghị emere ha ebere, Onye kpụrụ ha agaghịkwa emere ha amara.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:11 Amụma Aịsaịa I, p. 285
11 Mgbe ntakịrị alaka ya kpọnwụrụ, ndị inyom na-abata ga-anyakapụ ha, mụnyekwa ha ọkụ.+ N’ihi na ha abụghị ndị dị nkọ n’ịghọta ihe.+ N’ihi ya, Onye kere ha agaghị emere ha ebere, Onye kpụrụ ha agaghịkwa emere ha amara.+