Aịzaya 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 27:13 Amụma Aịsaịa I, p. 285
13 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-afụ opi ike,+ ndị na-ala n’iyi n’ala Asiria+ na ndị a chụsara achụsa n’ala Ijipt+ ga-abịakwa kpọọrọ Jehova isiala+ n’ugwu nsọ nke dị na Jeruselem.+