Aịzaya 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ahụhụ ga-adịrị ụmụ dị isi ike,”+ ka Jehova kwuru, “ndị dị njikere ime ihe ha zubere, ọ bụghị ihe m zubere;+ ndị dịkwa njikere ịwụsa àjà ihe ọṅụṅụ,* ma ọ bụghị mmụọ m ka ha ji na-eme ya, iji mee mmehie tụkwasị na nke ha mere eme;+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:1 Amụma Aịsaịa I, p. 302-303
30 “Ahụhụ ga-adịrị ụmụ dị isi ike,”+ ka Jehova kwuru, “ndị dị njikere ime ihe ha zubere, ọ bụghị ihe m zubere;+ ndị dịkwa njikere ịwụsa àjà ihe ọṅụṅụ,* ma ọ bụghị mmụọ m ka ha ji na-eme ya, iji mee mmehie tụkwasị na nke ha mere eme;+