Aịzaya 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihere ga-eme onye ọ bụla n’ihi ndị na-adịghị abara mmadụ uru, ndị na-adịghị enye aka, ndị ọ na-adịghị uru ha bara, kama ha bụ ihe ihere na ihe na-eweta nkọcha.”+
5 Ihere ga-eme onye ọ bụla n’ihi ndị na-adịghị abara mmadụ uru, ndị na-adịghị enye aka, ndị ọ na-adịghị uru ha bara, kama ha bụ ihe ihere na ihe na-eweta nkọcha.”+