-
Aịzaya 30:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Okwu e kwuru megide anụ ọhịa ndị bi n’ebe ndịda:+ Gafere ala ahụhụ+ na ihe isi ike, ala ọdụm na agụ owuru ndị na-aba mba, ala ajụala na agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe,+ ha na-ebu akụ̀ ha n’elu ịnyịnya ibu nke tojuru etoju, na-ebukwa ngwongwo ha n’azụ kamel.+ Ọ dịghị uru ha ga-abara ndị mmadụ.
-