Aịzaya 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sinụ n’ụzọ pụọ; sinụ n’ụzọ kpafuo.+ Kwụsịnụ ịgwa anyị banyere Onye Nsọ Izrel.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:11 Amụma Aịsaịa I, p. 306