26 Ìhè nke ọnwa gbazuru agbazu ga-adị ka ìhè anyanwụ na-achasi ike. Ìhè nke anyanwụ na-achasi ike ga-amụba okpukpu asaa,+ dị ka ìhè ụbọchị asaa, n’ụbọchị Jehova ga-ekechi ọkpụkpụ gbajiri ndị ya,+ gwọọkwa+ ọnyá dị ukwuu ha nwetara n’ihi ụtarị ọ pịara ha.