Aịzaya 30:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Lee! Aha Jehova si n’ebe dị anya na-abịa, n’iwe ya na-ere ọkụ+ nakwa n’oké ígwé ojii. Egbugbere ọnụ ya jupụtara n’amamikpe, ire ya dịkwa ka ọkụ na-erepịa ihe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:27 Amụma Aịsaịa I, p. 312-313
27 Lee! Aha Jehova si n’ebe dị anya na-abịa, n’iwe ya na-ere ọkụ+ nakwa n’oké ígwé ojii. Egbugbere ọnụ ya jupụtara n’amamikpe, ire ya dịkwa ka ọkụ na-erepịa ihe.+