Aịzaya 30:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Unu ga na-abụ abụ+ dị ka nke mmadụ na-abụ n’abalị ọ na-edo onwe ya nsọ maka ememme.+ Unu ga na-enwekwa ụdị obi aṅụrị nke onye ji ọjà na-enwe,+ bụ́ onye na-aga ka ọ rịgoro n’ugwu Jehova,+ ịgakwuru Oké Nkume Izrel.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:29 Amụma Aịsaịa I, p. 314
29 Unu ga na-abụ abụ+ dị ka nke mmadụ na-abụ n’abalị ọ na-edo onwe ya nsọ maka ememme.+ Unu ga na-enwekwa ụdị obi aṅụrị nke onye ji ọjà na-enwe,+ bụ́ onye na-aga ka ọ rịgoro n’ugwu Jehova,+ ịgakwuru Oké Nkume Izrel.+