Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:30 Amụma Aịsaịa I, p. 314
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+