Aịzaya 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na n’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime ha ga-ajụ chi ya na-abaghị n’ihe, ndị e ji ọlaọcha mee, na chi ya na-abaghị uru, ndị e ji ọlaedo mee,+ ndị unu ji aka unu meere onwe unu ka ha bụrụ mmehie.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:7 Amụma Aịsaịa I, p. 325-327
7 N’ihi na n’ụbọchị ahụ, onye ọ bụla n’ime ha ga-ajụ chi ya na-abaghị n’ihe, ndị e ji ọlaọcha mee, na chi ya na-abaghị uru, ndị e ji ọlaedo mee,+ ndị unu ji aka unu meere onwe unu ka ha bụrụ mmehie.+