Aịzaya 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụjọ ga-eme ka nkume ha nke dị elu ghara ịdịkwa. Ndị isi ha ga-atụkwa ụjọ n’ihi ihe mgbaàmà ahụ,”+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye ìhè ya dị na Zayọn, onye ekwú ọkụ ya+ dịkwa na Jeruselem. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:9 Amụma Aịsaịa I, p. 328
9 Ụjọ ga-eme ka nkume ha nke dị elu ghara ịdịkwa. Ndị isi ha ga-atụkwa ụjọ n’ihi ihe mgbaàmà ahụ,”+ ka Jehova kwuru, bụ́ onye ìhè ya dị na Zayọn, onye ekwú ọkụ ya+ dịkwa na Jeruselem.