33 Ahụhụ ga-adịrị gị onye na-ebukọrọ ihe ndị mmadụ ma e nweghị onye na-ebukọrọ nke gị, gị onye na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ, ma e nweghị onye na-aghọ gị aghụghọ!+ Ozugbo i bukọsịịrị ihe ndị mmadụ, a ga-ebukọrọ nke gị.+ Ozugbo ị ghọsịrị ndị ọzọ aghụghọ, a ga-aghọ gị aghụghọ.+