15 “Ọ dị onye na-eje ije n’ezi omume mgbe niile,+ na-ekwukwa ihe ziri ezi,+ onye na-ajụ uru na-ezighị ezi e ji aghụghọ nweta,+ onye na-esepụ aka n’iri ngarị,+ onye na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ banyere mwụfu ọbara, onye na-emechikwa anya ya ka ọ ghara ịhụ ihe ọjọọ.+