Aịzaya 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:20 Amụma Aịsaịa I, p. 350-351
20 Lee anya na Zayọn,+ bụ́ obodo anyị na-anọ eme ememme!+ Anya gị ga-ahụ Jeruselem, bụ́ ebe obibi nke na-enweghị nsogbu, ụlọikwuu nke ọ na-adịghị onye ga-ebupụ ya.+ Ọ dịghị mgbe a ga-efopụ mkpọ́ ụlọikwuu ya efopụ, a gaghịkwa adọbi eriri ya ọ bụla.+