Aịzaya 33:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Kama, n’ebe ahụ ka Onye Dị Ebube,+ bụ́ Jehova, ga-echebe anyị dị ka osimiri,+ dị ka ọwa mmiri sara mbara. Ìgwè ụgbọ epeepe agaghị agafe na ya, ụgbọ mmiri dị ebube agaghịkwa agafe na ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:21 Amụma Aịsaịa I, p. 350-351
21 Kama, n’ebe ahụ ka Onye Dị Ebube,+ bụ́ Jehova, ga-echebe anyị dị ka osimiri,+ dị ka ọwa mmiri sara mbara. Ìgwè ụgbọ epeepe agaghị agafe na ya, ụgbọ mmiri dị ebube agaghịkwa agafe na ya.