Aịzaya 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu egela Hezekaya ntị, n’ihi na nke a bụ ihe eze Asiria kwuru: “Chịlierenụ m aka elu+ ma pụkwutenụ m, onye ọ bụla n’ime unu rie ihe si n’osisi vaịn ya na ihe si n’osisi fig ya,+ onye ọ bụla n’ime unu ṅụọkwa mmiri si n’olulu mmiri ya,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:16 Amụma Aịsaịa I, p. 387-388
16 Unu egela Hezekaya ntị, n’ihi na nke a bụ ihe eze Asiria kwuru: “Chịlierenụ m aka elu+ ma pụkwutenụ m, onye ọ bụla n’ime unu rie ihe si n’osisi vaịn ya na ihe si n’osisi fig ya,+ onye ọ bụla n’ime unu ṅụọkwa mmiri si n’olulu mmiri ya,+