Aịzaya 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru.
22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru.