Aịzaya 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ ya na onye gbara izu, ka onye ahụ wee mee ka ọ ghọta ihe, ka ọ̀ bụ onye na-akụziri ya ụzọ ikpe ziri ezi, ma ọ bụ na-akụziri ya ihe ọmụma,+ ma ọ bụ na-eme ka ọ mara ụzọ nke ezi nghọta?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:14 Amụma Aịsaịa I, p. 407-408
14 Ọ̀ bụ ya na onye gbara izu, ka onye ahụ wee mee ka ọ ghọta ihe, ka ọ̀ bụ onye na-akụziri ya ụzọ ikpe ziri ezi, ma ọ bụ na-akụziri ya ihe ọmụma,+ ma ọ bụ na-eme ka ọ mara ụzọ nke ezi nghọta?+