Aịzaya 40:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ònye ka unu pụrụ iji Chineke tụnyere,+ oleekwa ihe unu pụrụ ịsị na o yiri?+