Aịzaya 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ruo mgbe mmadụ mere agadi, abụ m otu Onye ahụ;+ ruokwa mgbe mmadụ nwere isi awọ́, mụ onwe m ga na-ebu ya.+ Mụ onwe m ga-eme ihe,+ ka mụ onwe m wee na-eku ya, na-ebu ya, meekwara ya ụzọ mgbapụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:4 Amụma Aịsaịa II, p. 96-97
4 Ruo mgbe mmadụ mere agadi, abụ m otu Onye ahụ;+ ruokwa mgbe mmadụ nwere isi awọ́, mụ onwe m ga na-ebu ya.+ Mụ onwe m ga-eme ihe,+ ka mụ onwe m wee na-eku ya, na-ebu ya, meekwara ya ụzọ mgbapụ.+