Aịzaya 46:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-ebu ya n’ubu ha,+ ha na-eburu ya debe ka o guzoro n’ebe ọ ga-adị. Ọ naghị esi n’ebe o guzo apụ.+ Mmadụ na-etikukwa ya, ma ọ dịghị aza; ọ naghịkwa azọpụta onye ahụ n’ahụhụ ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:7 Amụma Aịsaịa II, p. 99
7 Ha na-ebu ya n’ubu ha,+ ha na-eburu ya debe ka o guzoro n’ebe ọ ga-adị. Ọ naghị esi n’ebe o guzo apụ.+ Mmadụ na-etikukwa ya, ma ọ dịghị aza; ọ naghịkwa azọpụta onye ahụ n’ahụhụ ya.+