Aịzaya 48:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:8 Amụma Aịsaịa II, p. 125-126
8 “Ị nụghị,+ ị maghịkwa, e megheghịkwa ntị gị emeghe kemgbe oge dị anya gara aga. N’ihi na m maara na ị nọ na-aghọ aghụghọ,+ a kpọwokwa gị+ ‘onye si n’afọ bụrụ onye mmebi iwu.’