Aịzaya 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2018, p. 4 Ụlọ Nche,3/15/2002, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 233-235, 241
55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+
55:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2018, p. 4 Ụlọ Nche,3/15/2002, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 233-235, 241