Aịzaya 57:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:1 Amụma Aịsaịa II, p. 262-263
57 Onye ezi omume alawo n’iyi,+ ma ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+ Ndị obiọma* na-anwụ,+ ma ọ dịghị onye na-amata na ihe mere onye ezi omume ji nwụọ bụ iji mee ka o zere ọdachi.+