Aịzaya 57:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị dọgbuwo onwe gị n’ọrụ n’ụzọ gị ndị dị ọtụtụ.+ Ị sịghịkwa, ‘Ọ baghị uru!’ I nwetaghachiwo ike gị.+ Ọ bụ ya mere na ị daghị ọrịa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:10 Amụma Aịsaịa II, p. 268
10 Ị dọgbuwo onwe gị n’ọrụ n’ụzọ gị ndị dị ọtụtụ.+ Ị sịghịkwa, ‘Ọ baghị uru!’ I nwetaghachiwo ike gị.+ Ọ bụ ya mere na ị daghị ọrịa.+