Aịzaya 57:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe i tiri mkpu enyemaka, ihe dị iche iche i kpokọtara agaghị anapụta gị,+ kama nke ahụ, ifufe ga-ebufu ha niile.+ Ume e kupụrụ ekupụ ga-eburu ha, ma onye gbabara n’ime m+ ga-eketa ala a, nwetakwa ugwu nsọ m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:13 Amụma Aịsaịa II, p. 269-270
13 Mgbe i tiri mkpu enyemaka, ihe dị iche iche i kpokọtara agaghị anapụta gị,+ kama nke ahụ, ifufe ga-ebufu ha niile.+ Ume e kupụrụ ekupụ ga-eburu ha, ma onye gbabara n’ime m+ ga-eketa ala a, nwetakwa ugwu nsọ m.+