-
Aịzaya 57:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 N’ihi na nke a bụ ihe Onye Dị Elu na Onye Ukwu,+ onye na-ebi ruo mgbe ebighị ebi+ na onye aha ya dị nsọ,+ kwuru: “Ọ bụ ebe dị elu na ebe dị nsọ ka m bi,+ mụ na onye e gburu mmụọ ya na onye mmụọ ya dị ala bikwa,+ iji mee ka a tụtee mmụọ nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, meekwa ka obi nke ndị e gburu mmụọ ha nwee ume.+
-