Aịzaya 57:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka m ga na-alụ ọgụ, ọ bụghịkwa ruo mgbe niile ka m ga na-ewe iwe;+ n’ihi na ike ga-agwụ mmụọ mmadụ n’ihi m,+ ọbụna ihe na-eku ume ndị mụ onwe m kere.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:16 Amụma Aịsaịa II, p. 271
16 N’ihi na ọ bụghị ruo mgbe ebighị ebi ka m ga na-alụ ọgụ, ọ bụghịkwa ruo mgbe niile ka m ga na-ewe iwe;+ n’ihi na ike ga-agwụ mmụọ mmadụ n’ihi m,+ ọbụna ihe na-eku ume ndị mụ onwe m kere.+