Aịzaya 63:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 63:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 157 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2018, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 354-356
9 N’oge niile ha nọ na-ata ahụhụ, ọ nọ na-ewute ya.+ Onye ozi nke ya zọpụtara ha.+ Ọ gbapụtara ha n’ihi ịhụnanya na ọmịiko ya,+ o wee bulie ha, na-ekukwa ha ụbọchị niile kemgbe oge dị anya gara aga.+
63:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 157 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2018, p. 8 Amụma Aịsaịa II, p. 354-356