Jeremaya 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụkwa na ị ga-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ n’eziokwu,+ n’ikpe ziri ezi na n’ezi omume!’+ mba dị iche iche ga-enweta ngọzi n’ime ya, ọ bụkwa ya ka ha ga-eji na-anya isi.”+
2 Ọ bụrụkwa na ị ga-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ n’eziokwu,+ n’ikpe ziri ezi na n’ezi omume!’+ mba dị iche iche ga-enweta ngọzi n’ime ya, ọ bụkwa ya ka ha ga-eji na-anya isi.”+