Jeremaya 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+
24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+