Jeremaya 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ esiwo n’ụzọ e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa bịa. N’ihi na mma agha Jehova na-eripịa ala a, malite n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ Udo adịrịghị anụ ahụ́ ọ bụla.
12 Ndị na-ebukọrọ ihe mmadụ esiwo n’ụzọ e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa bịa. N’ihi na mma agha Jehova na-eripịa ala a, malite n’otu nsọtụ ruo na nsọtụ nke ọzọ.+ Udo adịrịghị anụ ahụ́ ọ bụla.