Jeremaya 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Otú ahụ ka m ga-esi bibie ihe Juda ji anya isi,+ bibiekwa ihe Jeruselem ji anya isi gabiga ókè.
9 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Otú ahụ ka m ga-esi bibie ihe Juda ji anya isi,+ bibiekwa ihe Jeruselem ji anya isi gabiga ókè.