Jeremaya 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị ọjọọ a, ndị na-ajụ irube isi n’okwu m,+ ndị na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ha si dị,+ na-esokwa chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala,+ ga-adị nnọọ ka ájị̀ ahụ ọ na-adịghị ihe a ga-eji ya eme.’
10 Ndị ọjọọ a, ndị na-ajụ irube isi n’okwu m,+ ndị na-eje ije dị ka isi ike nke dị n’obi ha si dị,+ na-esokwa chi ọzọ dị iche iche iji na-efe ha ofufe ma na-akpọrọ ha isiala,+ ga-adị nnọọ ka ájị̀ ahụ ọ na-adịghị ihe a ga-eji ya eme.’