Jeremaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mechiwo obodo ndị dị n’ebe ndịda, nke mere na ọ dịghị onye na-emeghe ha. A dọrọwo Juda dum n’agha. A dọrọwo ya n’agha kpamkpam.+
19 E mechiwo obodo ndị dị n’ebe ndịda, nke mere na ọ dịghị onye na-emeghe ha. A dọrọwo Juda dum n’agha. A dọrọwo ya n’agha kpamkpam.+