Jeremaya 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “E ji mkpịsị ígwè dee mmehie Juda.+ E ji mkpịsị dayamọnd kanye ya ná mbadamba nkume nke bụ́ obi ha,+ kanyekwa ya n’elu mpi ebe ịchụàjà ha.+
17 “E ji mkpịsị ígwè dee mmehie Juda.+ E ji mkpịsị dayamọnd kanye ya ná mbadamba nkume nke bụ́ obi ha,+ kanyekwa ya n’elu mpi ebe ịchụàjà ha.+