Jeremaya 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘“Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erubere m nnọọ isi,”+ ka Jehova kwuru, “wee ghara isi n’ọnụ ụzọ ámá obodo a bubata ibu n’ụbọchị izu ike,+ dookwa ụbọchị izu ike nsọ site n’ịhapụ ịrụ ọrụ ọ bụla na ya,+
24 “‘“Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erubere m nnọọ isi,”+ ka Jehova kwuru, “wee ghara isi n’ọnụ ụzọ ámá obodo a bubata ibu n’ụbọchị izu ike,+ dookwa ụbọchị izu ike nsọ site n’ịhapụ ịrụ ọrụ ọ bụla na ya,+