Jeremaya 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ugbu a, meenụ ka ụzọ unu na omume unu dị mma,+ rubekwanụ isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru, Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ọdachi ahụ o kwuru ga-adakwasị unu.+
13 Ma ugbu a, meenụ ka ụzọ unu na omume unu dị mma,+ rubekwanụ isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu kwuru, Jehova ga-agbanwekwa obi ya n’ọdachi ahụ o kwuru ga-adakwasị unu.+