Jeremaya 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị:
33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị: