Jeremaya 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ, m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid,+ ọ ga-eme ihe n’ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume n’ala a.+
15 N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ, m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid,+ ọ ga-eme ihe n’ikpe ziri ezi, meekwa ezi omume n’ala a.+