Jeremaya 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghịkwa mgbe a na-agaghị enwe nwoke bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nke na-eguzo n’ihu m isure àjà a na-esurecha n’ọkụ na ịchụ àjà ọka* na ịchụ àjà nkịtị mgbe niile.’”+
18 Ọ dịghịkwa mgbe a na-agaghị enwe nwoke bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, nke na-eguzo n’ihu m isure àjà a na-esurecha n’ọkụ na ịchụ àjà ọka* na ịchụ àjà nkịtị mgbe niile.’”+