Jeremaya 33:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 a pụkwara imebi ọgbụgba ndụ mụ na Devid bụ́ ohu m+ ka e wee ghara inwe nwa ya nke na-achị dị ka eze n’ocheeze ya;+ tinyere ọgbụgba ndụ mụ na ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị na-ejere m ozi.+
21 a pụkwara imebi ọgbụgba ndụ mụ na Devid bụ́ ohu m+ ka e wee ghara inwe nwa ya nke na-achị dị ka eze n’ocheeze ya;+ tinyere ọgbụgba ndụ mụ na ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị na-ejere m ozi.+