Jeremaya 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 otú ahụ ka m na-agaghị ajụ mkpụrụ Jekọb na mkpụrụ Devid ohu m,+ agaghịkwa m ahapụ isi ná mkpụrụ ya họpụta ndị ga-achị mkpụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha,+ m ga-enwekwa ọmịiko n’ebe ha nọ.’”+
26 otú ahụ ka m na-agaghị ajụ mkpụrụ Jekọb na mkpụrụ Devid ohu m,+ agaghịkwa m ahapụ isi ná mkpụrụ ya họpụta ndị ga-achị mkpụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb. N’ihi na m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha,+ m ga-enwekwa ọmịiko n’ebe ha nọ.’”+