Jeremaya 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ikekwe, ndị ụlọ Juda ga-ege ntị nụrụ ọdachi niile m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha,+ onye nke ọ bụla ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ ka m wee gbaghara ha njehie ha na mmehie ha.”+
3 Ikekwe, ndị ụlọ Juda ga-ege ntị nụrụ ọdachi niile m bu n’obi ime ka ọ dakwasị ha,+ onye nke ọ bụla ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ ka m wee gbaghara ha njehie ha na mmehie ha.”+