Jeremaya 36:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jeremaya wee were akwụkwọ mpịakọta ọzọ nye Barọk nwa Neraya, bụ́ odeakwụkwọ,+ o wee dee ihe niile Jeremaya kwuru,+ nke dị n’akwụkwọ ahụ Jehoyakim eze Juda gbara ọkụ;+ a gbakwụnyekwara ya ọtụtụ ihe ọzọ yiri ndị mbụ ahụ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:32 Jeremaya, p. 104-105 Ụlọ Nche,8/15/2006, p. 16
32 Jeremaya wee were akwụkwọ mpịakọta ọzọ nye Barọk nwa Neraya, bụ́ odeakwụkwọ,+ o wee dee ihe niile Jeremaya kwuru,+ nke dị n’akwụkwọ ahụ Jehoyakim eze Juda gbara ọkụ;+ a gbakwụnyekwara ya ọtụtụ ihe ọzọ yiri ndị mbụ ahụ.