Jeremaya 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọpụta ya, eze wee nọrọ n’ebe zoro ezo n’ụlọ ya malite ịjụ ya ajụjụ.+ O wee sị ya: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya wee sị ya: “O nwere!” O wee sị: “A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn!”+
17 Eze Zedekaya wee zie ozi, e wee kpọpụta ya, eze wee nọrọ n’ebe zoro ezo n’ụlọ ya malite ịjụ ya ajụjụ.+ O wee sị ya: “Ò nwere ihe Jehova kwuru?” Jeremaya wee sị ya: “O nwere!” O wee sị: “A ga-enyefe gị n’aka eze Babịlọn!”+